Ndị Ikpe 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ha onye nzọpụta, ya bụ, Ihọd+ nwa Gira, onye ebo Benjamin,+ onye na-eme aka ekpe.+ Ka oge na-aga, ụmụ Izrel bunyere ya ụtụ ha tụrụ ka ọ gaa bunye Eglọn eze Moab.
15 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ha onye nzọpụta, ya bụ, Ihọd+ nwa Gira, onye ebo Benjamin,+ onye na-eme aka ekpe.+ Ka oge na-aga, ụmụ Izrel bunyere ya ụtụ ha tụrụ ka ọ gaa bunye Eglọn eze Moab.