Ndị Ikpe 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị Izrel wee rịọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ha onye nzọpụta,+ ya bụ, Ehud+ nwa Gira, onye ebo Benjamin,+ onye na-eme aka ekpe.+ Ka oge na-aga, ndị Izrel bunyere ya ụtụ ha tụkọtara ka ọ gaa bunye Eglọn eze Moab. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 29-303/15/1997, p. 29
15 Ndị Izrel wee rịọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ha onye nzọpụta,+ ya bụ, Ehud+ nwa Gira, onye ebo Benjamin,+ onye na-eme aka ekpe.+ Ka oge na-aga, ndị Izrel bunyere ya ụtụ ha tụkọtara ka ọ gaa bunye Eglọn eze Moab.