-
Ndị Ikpe 20:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Ndị Izrel wee gawa ibuso Benjamin agha; ndị Izrel wee hazie onwe ha n’usoro ibuso ha agha na Gibia.
-
-
Ndị Ikpe 20:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 Ma, ndị agha ahụ, bụ́ ndị Izrel, katara obi, wee hazie onwe ha ọzọ n’usoro ibu agha n’ebe ahụ ha haziri onwe ha n’ụbọchị mbụ.
-