-
Joshụa 8:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Ndị E-aị wee tụgharịa lee anya n’azụ, ma, lee, anwụrụ ọkụ obodo ha nọ na-akwụgo eluigwe, ike adịghịkwa ha ịgbaga ebe ọ bụla. Ndị agha ahụ bụ́ ndị gbaara gawa n’ala ịkpa wee tụgharịa buso ndị ahụ na-achụ ha agha.
-