Aịzaya 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obi erughị ndị mmadụ ala.+ Ha nọ n’ihe mgbu, ime na-emekwa ha; ime na-eme ha dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa.+ Ha kporopụrụ anya na-ele ibe ha. Ihu ha achagharịwo.+
8 Obi erughị ndị mmadụ ala.+ Ha nọ n’ihe mgbu, ime na-emekwa ha; ime na-eme ha dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa.+ Ha kporopụrụ anya na-ele ibe ha. Ihu ha achagharịwo.+