Joel 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị mmadụ ga-anọ n’oké ihe mgbu n’ihi ya.+ Ihu niile ga-achagharị n’ihi nchegbu.+ Nehọm 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo tọgbọ n’efu, tọgbọrọkwa chakoo, ọ ghọwokwa mkpọmkpọ ebe!+ Obi na-alọkwa+ ndị mmadụ mmiri, ikpere+ na-ama ha jijiji, úkwù+ na-egbukwa mmadụ niile oké mgbu; ihu ha niile achagharịwokwa.+
10 Obodo tọgbọ n’efu, tọgbọrọkwa chakoo, ọ ghọwokwa mkpọmkpọ ebe!+ Obi na-alọkwa+ ndị mmadụ mmiri, ikpere+ na-ama ha jijiji, úkwù+ na-egbukwa mmadụ niile oké mgbu; ihu ha niile achagharịwokwa.+