Joshụa 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị nke ọzọ wee si n’obodo ahụ pụta ibuso ha agha, nke mere ka ha nọrọ Izrel n’etiti, ndị nke a nọ n’otu akụkụ, ndị nke ọzọ anọrọ n’akụkụ nke ọzọ, ha wee gbuo ha ruo mgbe ọ na-adịghị onye fọdụrụ n’ime ha ma ọ bụ onye gbalagara agbalaga.+
22 Ndị nke ọzọ wee si n’obodo ahụ pụta ibuso ha agha, nke mere ka ha nọrọ Izrel n’etiti, ndị nke a nọ n’otu akụkụ, ndị nke ọzọ anọrọ n’akụkụ nke ọzọ, ha wee gbuo ha ruo mgbe ọ na-adịghị onye fọdụrụ n’ime ha ma ọ bụ onye gbalagara agbalaga.+