Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya. Hosia 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Izrel, i mehiewo+ malite n’ụbọchị Gibia.+ Ha esighị n’ebe ahụ pụọ. Agha e busoro ụmụ ajọ omume eruteghị ha na Gibia.+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.
9 “Izrel, i mehiewo+ malite n’ụbọchị Gibia.+ Ha esighị n’ebe ahụ pụọ. Agha e busoro ụmụ ajọ omume eruteghị ha na Gibia.+