Ndị Ikpe 20:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ma narị mmadụ isii tụgharịrị gbaga n’ala ịkpa, na nkume dị elu nke Rimọn, ha wee bie ọnwa anọ na nkume dị elu nke Rimọn.+ Ndị Ikpe 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.
47 Ma narị mmadụ isii tụgharịrị gbaga n’ala ịkpa, na nkume dị elu nke Rimọn, ha wee bie ọnwa anọ na nkume dị elu nke Rimọn.+
12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.