Joshụa 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom ahụ wee chụrụ ha gawa n’ụzọ gara n’ebe a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan,+ ha wee mechie ọnụ ụzọ ámá ozugbo ndị na-achụ ha pụrụ. Ndị Ikpe 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Gilied wee buru ndị Ifrem ụzọ weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan;+ o wee ruo na mgbe ndị Ifrem ndị na-agba ọsọ sịrị: “Ka m gafere,” ndị Gilied na-asị onye ọ bụla n’ime ha: “Ị̀ bụ onye Ifrem?” Ọ bụrụ na ọ sị: “Ee e!”
7 Ndị ikom ahụ wee chụrụ ha gawa n’ụzọ gara n’ebe a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan,+ ha wee mechie ọnụ ụzọ ámá ozugbo ndị na-achụ ha pụrụ.
5 Gilied wee buru ndị Ifrem ụzọ weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan;+ o wee ruo na mgbe ndị Ifrem ndị na-agba ọsọ sịrị: “Ka m gafere,” ndị Gilied na-asị onye ọ bụla n’ime ha: “Ị̀ bụ onye Ifrem?” Ọ bụrụ na ọ sị: “Ee e!”