Ndị Ikpe 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Gilied bu ndị Ifrem ụzọ ruo ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe Osimiri Jọdan+ ma nọchie ebe ahụ. Mgbe ndị Ifrem na-achọ ịgbalaga, ha na-asị, “Ka m gafere.” Ndị Gilied na-ajụ onye ọ bụla n’ime ha, sị: “Ị̀ bụ onye Ifrem?” Ọ bụrụ na ọ sị, “Mba,”
5 Ndị Gilied bu ndị Ifrem ụzọ ruo ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe Osimiri Jọdan+ ma nọchie ebe ahụ. Mgbe ndị Ifrem na-achọ ịgbalaga, ha na-asị, “Ka m gafere.” Ndị Gilied na-ajụ onye ọ bụla n’ime ha, sị: “Ị̀ bụ onye Ifrem?” Ọ bụrụ na ọ sị, “Mba,”