-
Ndị Ikpe 4:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 Ma, lee! Berak nọ na-achụ Sisera. Jeel wee pụta izute ya, sị ya: “Bịa, m ga-egosi gị nwoke ahụ ị na-achọ.” O wee bịakwute ya, ma, lee! Sisera anwụwo, mkpọ́ ahụ ka dịkwa n’agba ntị ya.
-