Ọnụ Ọgụgụ 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee gee ntị n’olu Izrel ma nyefee ndị Kenan n’aka ha; ha wee bibie obodo ha niile. Ha wee gụọ obodo ahụ Họma.+ Joshụa 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na Eltolad+ na Bitọl na Họma, 1 Ihe E Mere 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 nakwa na Betuel+ nakwa na Họma+ nakwa na Ziklag+
3 Jehova wee gee ntị n’olu Izrel ma nyefee ndị Kenan n’aka ha; ha wee bibie obodo ha niile. Ha wee gụọ obodo ahụ Họma.+