Matiu 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ebe ọ bụ na Chineke dọrọ ha aka ná ntị+ ná nrọ ka ha ghara ịlaghachikwuru Herọd, ha si ụzọ ọzọ laghachi n’ala ha.
12 Otú ọ dị, ebe ọ bụ na Chineke dọrọ ha aka ná ntị+ ná nrọ ka ha ghara ịlaghachikwuru Herọd, ha si ụzọ ọzọ laghachi n’ala ha.