Ndị Ikpe 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ndị nledo ahụ hụkwara otu nwoke si n’obodo ahụ na-apụta. Ha wee sị ya: “Biko, gosi anyị ụzọ anyị ga-esi banye n’obodo a, anyị ga-emere gị amara.”+ 1 Samuel 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid wee sị ya: “Ị̀ ga-eduga m n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ?” O wee zaa, sị: “Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị egbu m, nakwa na ị gaghị enyefe m n’aka nna m ukwu,+ m ga-edugakwa gị n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ.”
24 ndị nledo ahụ hụkwara otu nwoke si n’obodo ahụ na-apụta. Ha wee sị ya: “Biko, gosi anyị ụzọ anyị ga-esi banye n’obodo a, anyị ga-emere gị amara.”+
15 Devid wee sị ya: “Ị̀ ga-eduga m n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ?” O wee zaa, sị: “Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị egbu m, nakwa na ị gaghị enyefe m n’aka nna m ukwu,+ m ga-edugakwa gị n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ.”