Ndị Ikpe 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ndị isi Sọkọt sịrị ya: “Ì jidewo Ziba na Zalmọna, nke mere anyị ga-eji nye ndị agha gị achịcha?”+ Ilu 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ajụla imere ha ihe ọma bụ́ ndị e kwesịrị imere ya,+ mgbe ọ dị n’ike aka gị ime ya.+
6 Ma ndị isi Sọkọt sịrị ya: “Ì jidewo Ziba na Zalmọna, nke mere anyị ga-eji nye ndị agha gị achịcha?”+