Diuterọnọmi 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na ha ejighị achịcha na mmiri bịa nyere unu aka+ n’ụzọ mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke Mesopotemia, ka o megide gị wee kọchaa gị.+ Ndị Ikpe 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’ 1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+ 1 Samuel 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M̀ ga-ewere achịcha+ m na mmiri m na anụ m gbuuru ndị na-akpachara m ajị anụ nye ndị ikom m na-amadịghị ebe ha si?”+ Ilu 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ajụla imere ha ihe ọma bụ́ ndị e kwesịrị imere ya,+ mgbe ọ dị n’ike aka gị ime ya.+ Jems 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Laa n’udo, nyaa ọkụ, rijuokwa afọ,” ma unu enyeghị ya ihe na-akpa ahụ́ ya, olee uru ọ bara?+
4 n’ihi na ha ejighị achịcha na mmiri bịa nyere unu aka+ n’ụzọ mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke Mesopotemia, ka o megide gị wee kọchaa gị.+
23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’
10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+
11 M̀ ga-ewere achịcha+ m na mmiri m na anụ m gbuuru ndị na-akpachara m ajị anụ nye ndị ikom m na-amadịghị ebe ha si?”+
16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Laa n’udo, nyaa ọkụ, rijuokwa afọ,” ma unu enyeghị ya ihe na-akpa ahụ́ ya, olee uru ọ bara?+