Diuterọnọmi 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 i wee sị n’obi gị, ‘Ọ bụ ike m na ọkpụkpụ aka m kpataara m akụ̀ a.’+ Ndị Ikpe 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ndị isi Sọkọt sịrị ya: “Ì jidewo Ziba na Zalmọna, nke mere anyị ga-eji nye ndị agha gị achịcha?”+ 2 Ndị Kọrịnt 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)
6 Ma ndị isi Sọkọt sịrị ya: “Ì jidewo Ziba na Zalmọna, nke mere anyị ga-eji nye ndị agha gị achịcha?”+
10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)