Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Ọnụ Ọgụgụ 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.