1 Samuel 17:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma Sọl sịrị Devid: “Ị gaghị enwe ike ịga zute onye Filistia nke a lụso ya ọgụ,+ n’ihi na ị ka bụ nwata,+ ma ya onwe ya bụ dike n’agha malite n’oge ọ bụ nwata.”
33 Ma Sọl sịrị Devid: “Ị gaghị enwe ike ịga zute onye Filistia nke a lụso ya ọgụ,+ n’ihi na ị ka bụ nwata,+ ma ya onwe ya bụ dike n’agha malite n’oge ọ bụ nwata.”