Ọnụ Ọgụgụ 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ndị ikom ahụ so ya gaa sịrị: “Anyị agaghị enwe ike ibuso ndị ahụ agha, n’ihi na ha ka anyị ike.”+ Diuterọnọmi 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’
31 Ma ndị ikom ahụ so ya gaa sịrị: “Anyị agaghị enwe ike ibuso ndị ahụ agha, n’ihi na ha ka anyị ike.”+
2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’