Ọnụ Ọgụgụ 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+ Diuterọnọmi 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+ Joshụa 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+
9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+
28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+
8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+