Ọnụ Ọgụgụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma e wezụga Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz, na Jọshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.’
24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+
12 ma e wezụga Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz, na Jọshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.’