Ọnụ Ọgụgụ 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+ Diuterọnọmi 1:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+ Joshụa 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+
30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+
24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+
36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+
8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+