Ọnụ Ọgụgụ 13:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee na-akọrọ ụmụ Izrel akụkọ ọjọọ+ banyere ala ahụ ha ledoro, sị: “Ala ahụ anyị gara ledo bụ ala nke na-eripịa ndị bi ya; ndị niile anyị hụkwara n’ebe ahụ bụ ndị gbara ajọ dimkpa.+
32 Ha wee na-akọrọ ụmụ Izrel akụkọ ọjọọ+ banyere ala ahụ ha ledoro, sị: “Ala ahụ anyị gara ledo bụ ala nke na-eripịa ndị bi ya; ndị niile anyị hụkwara n’ebe ahụ bụ ndị gbara ajọ dimkpa.+