Ọnụ Ọgụgụ 14:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị ikom ahụ Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ, bụ́ ndị malitere ime ka nzukọ a dum tamuwe ntamu megide m, site n’ikwu okwu ọjọọ banyere ala ahụ+ mgbe ha lọtara, Ọnụ Ọgụgụ 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+
36 Ndị ikom ahụ Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ, bụ́ ndị malitere ime ka nzukọ a dum tamuwe ntamu megide m, site n’ikwu okwu ọjọọ banyere ala ahụ+ mgbe ha lọtara,
9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+