2 Samuel 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-eguzosi ike n’ihe ka ị ga-eji iguzosi ike n’ihe meso ihe;+Ị ga-emeso onye na-enweghị ntụpọ, bụ́ dike, ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ;+ Ilu 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 site n’iche ụzọ ikpe ziri ezi+ nche, ọ ga-echekwa ụzọ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche.+
26 Onye na-eguzosi ike n’ihe ka ị ga-eji iguzosi ike n’ihe meso ihe;+Ị ga-emeso onye na-enweghị ntụpọ, bụ́ dike, ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ;+