Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 86:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chebe mkpụrụ obi m, n’ihi na m na-eguzosi ike n’ihe.+Zọpụta ohu gị nke tụkwasịrị gị obi+—ị bụ Chineke m. Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Jeremaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gaa kọsaa okwu ndị a n’ebe ugwu,+ sị: “‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+
28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+
2 Chebe mkpụrụ obi m, n’ihi na m na-eguzosi ike n’ihe.+Zọpụta ohu gị nke tụkwasịrị gị obi+—ị bụ Chineke m.
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
12 Gaa kọsaa okwu ndị a n’ebe ugwu,+ sị: “‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+