Ndị Ikpe 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma Juda na Simiọn nwanne ya sooro gaa, ha wee gbuo ndị Kenan bi na Zifat, bibiekwa ya.+ E wee gụọ obodo ahụ Họma.+
17 Ma Juda na Simiọn nwanne ya sooro gaa, ha wee gbuo ndị Kenan bi na Zifat, bibiekwa ya.+ E wee gụọ obodo ahụ Họma.+