Ndị Ikpe 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka Midian+ ruo afọ asaa. Abụ Ọma 83:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mee ha ihe i mere Midian,+ ihe i mere Sisera,+Ihe i mere Jebin+ n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+
6 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka Midian+ ruo afọ asaa.