Ndị Ikpe 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Biko, kwuonụ ihe a ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, ‘Olee nke kaara unu mma, ọ̀ bụ ka ndị ikom iri asaa,+ bụ́ ụmụ Jerọbel niile, chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.’”+
2 “Biko, kwuonụ ihe a ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, ‘Olee nke kaara unu mma, ọ̀ bụ ka ndị ikom iri asaa,+ bụ́ ụmụ Jerọbel niile, chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.’”+