1 Samuel 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ Jehova wee hapụ+ Sọl, mmụọ na-adịghị mma+ nke si n’ebe Jehova nọ menyewere ya ụjọ. 1 Ndị Eze 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze egeghịkwa ndị ahụ ntị,+ n’ihi na ihe a na-emenụ si n’aka Jehova,+ ka Jehova wee mezuo ihe ọ gwara+ Jeroboam nwa Nibat site n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo.
15 Eze egeghịkwa ndị ahụ ntị,+ n’ihi na ihe a na-emenụ si n’aka Jehova,+ ka Jehova wee mezuo ihe ọ gwara+ Jeroboam nwa Nibat site n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo.