Ọpụpụ 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ, ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo. E mesịa, ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ha wee bilie ikpori ndụ.+ Daniel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ṅụrụ mmanya, ha tokwara chi ha ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, osisi na nkume mee.+ Emọs 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-agbatịkwa onwe ha n’akụkụ ebe ịchụàjà+ ọ bụla n’elu uwe ha chịịrị n’ike dị ka ihe ibé.+ Mmanya nke ndị e riri iwu ka ha na-aṅụ n’ụlọ chi ha.’+
6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ, ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo. E mesịa, ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ha wee bilie ikpori ndụ.+
8 Ha na-agbatịkwa onwe ha n’akụkụ ebe ịchụàjà+ ọ bụla n’elu uwe ha chịịrị n’ike dị ka ihe ibé.+ Mmanya nke ndị e riri iwu ka ha na-aṅụ n’ụlọ chi ha.’+