Ndị Ikpe 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha wee gaa n’ubi dị ka ha na-eme wee malite ịghọ mkpụrụ vaịn dị n’ubi vaịn ha, na-azọcha ya, na-aṅụrịkwa ọṅụ,+ ha wee banye n’ụlọ chi ha,+ na-eri, na-aṅụ,+ na-akọchakwa+ Abimelek.
27 Ha wee gaa n’ubi dị ka ha na-eme wee malite ịghọ mkpụrụ vaịn dị n’ubi vaịn ha, na-azọcha ya, na-aṅụrịkwa ọṅụ,+ ha wee banye n’ụlọ chi ha,+ na-eri, na-aṅụ,+ na-akọchakwa+ Abimelek.