Ndị Ikpe 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ndị a nọ m n’aka!+ M ga-ewepụ Abimelek.” O wee gaa n’ihu ịgwa Abimelek, sị: “Mee ka ndị agha gị dị ọtụtụ, chịrịkwa ha pụta.”+
29 A sị nnọọ na ndị a nọ m n’aka!+ M ga-ewepụ Abimelek.” O wee gaa n’ihu ịgwa Abimelek, sị: “Mee ka ndị agha gị dị ọtụtụ, chịrịkwa ha pụta.”+