2 Samuel 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Absalọm na-asịkwa: “A sị nnọọ na a họpụtara m ịbụ onyeikpe n’ala a,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwu ikpe ma ọ bụ ikpe ọ chọrọ ka e kpeere ya bịakwute m! Mgbe ahụ, m ga-eme ka o nweta ikpe ziri ezi.”+ Abụ Ọma 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na onye ajọ omume etowo onwe ya n’ihi ọchịchọ onwe onye nke mkpụrụ obi ya,+Onye na-erite uru na-ezighị ezi+ agọziwokwa onwe ya;נ [Nun]O lelịwo Jehova.+ Ndị Rom 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ,+ ndị mpako,+ ndị na-anya isi,+ ndị na-echepụta ihe ọjọọ,+ ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+
4 Absalọm na-asịkwa: “A sị nnọọ na a họpụtara m ịbụ onyeikpe n’ala a,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwu ikpe ma ọ bụ ikpe ọ chọrọ ka e kpeere ya bịakwute m! Mgbe ahụ, m ga-eme ka o nweta ikpe ziri ezi.”+
3 N’ihi na onye ajọ omume etowo onwe ya n’ihi ọchịchọ onwe onye nke mkpụrụ obi ya,+Onye na-erite uru na-ezighị ezi+ agọziwokwa onwe ya;נ [Nun]O lelịwo Jehova.+
30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ,+ ndị mpako,+ ndị na-anya isi,+ ndị na-echepụta ihe ọjọọ,+ ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+