Aịzaya 57:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Iwe were m n’ihi otú uru na-ezighị ezi ọ na-enweta si dị njọ.+ M wee tie ya ihe otiti, wepụ ihu m,+ mgbe iwe na-ewe m. Ma, ọ bụ onye nnupụisi+ nke na-eje ije n’ụzọ obi ya gwara ya. Mak 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa bibie ndị ọrụ ubi ahụ, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ+ ubi vaịn+ ahụ. Luk 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee kpọpụ+ ya n’ubi vaịn ahụ ma gbuo+ ya. Ya mere, gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme ha?+
17 “Iwe were m n’ihi otú uru na-ezighị ezi ọ na-enweta si dị njọ.+ M wee tie ya ihe otiti, wepụ ihu m,+ mgbe iwe na-ewe m. Ma, ọ bụ onye nnupụisi+ nke na-eje ije n’ụzọ obi ya gwara ya.
9 Gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa bibie ndị ọrụ ubi ahụ, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ+ ubi vaịn+ ahụ.