Matiu 21:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ha sịrị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa bibie ha ajọ mbibi,+ ọ ga-enyefekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọzọ bụ́ ndị ọrụ ubi, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”+ Luk 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-abịa gbuo ndị ọrụ ubi a, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ ubi vaịn ahụ.”+ Mgbe ha nụrụ ihe a, ha sịrị: “Tụfịakwa!”
41 Ha sịrị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa bibie ha ajọ mbibi,+ ọ ga-enyefekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọzọ bụ́ ndị ọrụ ubi, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”+
16 Ọ ga-abịa gbuo ndị ọrụ ubi a, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ ubi vaịn ahụ.”+ Mgbe ha nụrụ ihe a, ha sịrị: “Tụfịakwa!”