Zekaraya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Lee, ana m eme ka Jeruselem+ bụrụ ọkwá nke na-eme ka ndị niile gbara ya gburugburu ṅagharịa;+ a ga-anọchibido Juda, nọchibidokwa Jeruselem.+
2 “Lee, ana m eme ka Jeruselem+ bụrụ ọkwá nke na-eme ka ndị niile gbara ya gburugburu ṅagharịa;+ a ga-anọchibido Juda, nọchibidokwa Jeruselem.+