Abụ Ọma 75:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+ Zekaraya 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ọgba aghara nke si n’aka Jehova ga-adị ebe niile n’etiti ha;+ ha ga-ejidekwa ibe ha, onye ọ bụla ga-ejide aka ibe ya, ha ga-emegidekwa ibe ha.
8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+
13 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ọgba aghara nke si n’aka Jehova ga-adị ebe niile n’etiti ha;+ ha ga-ejidekwa ibe ha, onye ọ bụla ga-ejide aka ibe ya, ha ga-emegidekwa ibe ha.