Job 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anya ya ga-ahụ ọdịda ya,Ọ bụkwa ọnụma Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ka ọ ga-aṅụ.+ Abụ Ọma 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+ Jeremaya 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+ Jeremaya 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ajụ ịnara gị iko ahụ wee ṅụọ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Unu aghaghị ịṅụ ya.+
6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+
15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+
28 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ajụ ịnara gị iko ahụ wee ṅụọ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Unu aghaghị ịṅụ ya.+