Mak 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa bibie ndị ọrụ ubi ahụ, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ+ ubi vaịn+ ahụ. Luk 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-abịa gbuo ndị ọrụ ubi a, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ ubi vaịn ahụ.”+ Mgbe ha nụrụ ihe a, ha sịrị: “Tụfịakwa!” Ọrụ Ndịozi 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe ha nọ na-eguzogide ma na-ekwujọ ya,+ o fechara uwe+ ya wee sị ha: “Ka ọbara+ unu dị unu n’isi. Aka m dị ọcha.+ Site ugbu a gaa n’ihu, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+
9 Gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa bibie ndị ọrụ ubi ahụ, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ+ ubi vaịn+ ahụ.
16 Ọ ga-abịa gbuo ndị ọrụ ubi a, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ ubi vaịn ahụ.”+ Mgbe ha nụrụ ihe a, ha sịrị: “Tụfịakwa!”
6 Ma mgbe ha nọ na-eguzogide ma na-ekwujọ ya,+ o fechara uwe+ ya wee sị ha: “Ka ọbara+ unu dị unu n’isi. Aka m dị ọcha.+ Site ugbu a gaa n’ihu, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+