Matiu 21:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ha sịrị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa bibie ha ajọ mbibi,+ ọ ga-enyefekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọzọ bụ́ ndị ọrụ ubi, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”+ Mak 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa bibie ndị ọrụ ubi ahụ, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ+ ubi vaịn+ ahụ.
41 Ha sịrị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa bibie ha ajọ mbibi,+ ọ ga-enyefekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọzọ bụ́ ndị ọrụ ubi, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”+
9 Gịnị ka onye nwe ubi vaịn ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa bibie ndị ọrụ ubi ahụ, ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ+ ubi vaịn+ ahụ.