Ọpụpụ 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Agụụ ụlọ mmadụ ibe gị agụla gị. Agụụ nwunye mmadụ ibe gị,+ ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ ịnyịnya ibu ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị, agụla gị.”+ Ilu 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Achọla nsọpụrụ n’ihu eze,+ eguzokwala n’ebe dịịrị ndị ukwu.+ Mak 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche.
17 “Agụụ ụlọ mmadụ ibe gị agụla gị. Agụụ nwunye mmadụ ibe gị,+ ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ ịnyịnya ibu ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị, agụla gị.”+
22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche.