21 Mgbe m hụrụ+ uwe pụrụ iche, nke mara mma, bụ́ nke si Shaịna,+ n’etiti ihe nkwata ahụ, hụkwa narị shekel ọlaọcha abụọ na otu mkpirisi ọlaedo, nke ịdị arọ ya dị iri shekel ise, ha gụrụ m agụụ,+ m wee chịrị ha;+ ma, lee! e zoro ha n’ime ala n’etiti ụlọikwuu m, ego ahụ dịkwa n’okpuru ya.”+