Ndị Rom 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu? Iwu ahụ* ọ̀ bụ mmehie? Mbanụ! N’eziokwu, agaraghị m ama ihe bụ́ mmehie ma a sị na Iwu ahụ* adịghị.+ Dị ka ihe atụ, agaraghị m ama ihe bụ́ anyaukwu ma a sị na Iwu ahụ* ekwughị, sị: “Enwela anyaukwu.”+
7 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu? Iwu ahụ* ọ̀ bụ mmehie? Mbanụ! N’eziokwu, agaraghị m ama ihe bụ́ mmehie ma a sị na Iwu ahụ* adịghị.+ Dị ka ihe atụ, agaraghị m ama ihe bụ́ anyaukwu ma a sị na Iwu ahụ* ekwughị, sị: “Enwela anyaukwu.”+