Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+ Abụ Ọma 94:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha na-ekwu ekwurekwu, ha na-ekwu ogologo okwu;+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ na-eji onwe ha etu ọnụ.+ Abụ Ọma 106:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama ha nwere akpịrị ogologo n’ala ịkpa,+Wee lee Chineke ule n’ọzara.+ Hosia 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’ezie, abawo m ọgaranya;+ achọtaworo m onwe m ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Ma ọ dịghị oké mmehie a ga-ahụ m mere+ ná ndọgbu niile m dọgburu onwe m n’ọrụ.’
9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+
8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’ezie, abawo m ọgaranya;+ achọtaworo m onwe m ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Ma ọ dịghị oké mmehie a ga-ahụ m mere+ ná ndọgbu niile m dọgburu onwe m n’ọrụ.’