Hosia 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’eziokwu, abaala m ọgaranya.+ Akpatala m akụ̀.+ O nweghịkwa ihe ọjọọ ma ọ bụ mmehie ọ bụla ha ga-ahụ m mere n’otú niile m si na-arụgbu onwe m n’ọrụ.’
8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’eziokwu, abaala m ọgaranya.+ Akpatala m akụ̀.+ O nweghịkwa ihe ọjọọ ma ọ bụ mmehie ọ bụla ha ga-ahụ m mere n’otú niile m si na-arụgbu onwe m n’ọrụ.’