Hosia 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’ezie, abawo m ọgaranya;+ achọtaworo m onwe m ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Ma ọ dịghị oké mmehie a ga-ahụ m mere+ ná ndọgbu niile m dọgburu onwe m n’ọrụ.’
8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’ezie, abawo m ọgaranya;+ achọtaworo m onwe m ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Ma ọ dịghị oké mmehie a ga-ahụ m mere+ ná ndọgbu niile m dọgburu onwe m n’ọrụ.’