36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị.
12 Anyị wee weghara ala a n’oge ahụ; enyewo m ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na ọkara ógbè Gilied nke bụ́ ugwu ugwu nakwa obodo ya dị iche iche.